2 Ndị Kọrịnt 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụghị inye unu iwu,+ kama ihe mere m ji na-ekwu ya bụ n’ihi otú o si dị ndị ọzọ ọkụ n’obi nakwa iji chọpụta ma ịhụnanya unu ọ̀ bụ nke ezigbo ya. Ndị Galeshia 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ọ dị, ụmụnna m, a kpọrọ unu ka unu nwere onwe unu;+ ma unu ejila nnwere onwe a mere ihe na-akpali anụ ahụ́,+ kama werenụ ịhụnanya na-agbara ibe unu ohu.+
8 Ọ bụghị inye unu iwu,+ kama ihe mere m ji na-ekwu ya bụ n’ihi otú o si dị ndị ọzọ ọkụ n’obi nakwa iji chọpụta ma ịhụnanya unu ọ̀ bụ nke ezigbo ya.
13 Otú ọ dị, ụmụnna m, a kpọrọ unu ka unu nwere onwe unu;+ ma unu ejila nnwere onwe a mere ihe na-akpali anụ ahụ́,+ kama werenụ ịhụnanya na-agbara ibe unu ohu.+