1 Ndị Kọrịnt 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma na-elezinụ anya ka ikike a unu nwere ghara isi n’ụzọ ọ bụla ghọọrọ ndị na-adịghị ike+ ihe ịsụ ngọngọ. 1 Pita 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Na-ebinụ ndụ dị ka ndị nweere onwe ha,+ ma ka nnwere onwe unu ghara ịbụ ihe unu ga-eji na-ekpuchi ihe ọjọọ,+ kama nwerenụ onwe unu dị ka ndị ohu Chineke.+ 2 Pita 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ ezie na ha na-ekwe ha nkwa nnwere onwe,+ ha onwe ha bụ ndị ohu nke ire ure.+ N’ihi na onye ọ bụla nke onye ọzọ meriri bụ ohu onye ahụ.+
9 Ma na-elezinụ anya ka ikike a unu nwere ghara isi n’ụzọ ọ bụla ghọọrọ ndị na-adịghị ike+ ihe ịsụ ngọngọ.
16 Na-ebinụ ndụ dị ka ndị nweere onwe ha,+ ma ka nnwere onwe unu ghara ịbụ ihe unu ga-eji na-ekpuchi ihe ọjọọ,+ kama nwerenụ onwe unu dị ka ndị ohu Chineke.+
19 Ọ bụ ezie na ha na-ekwe ha nkwa nnwere onwe,+ ha onwe ha bụ ndị ohu nke ire ure.+ N’ihi na onye ọ bụla nke onye ọzọ meriri bụ ohu onye ahụ.+