Ndị Rom 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+ Ndị Rom 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Kwụsịnụ ibibi ọrụ Chineke naanị n’ihi ihe oriri.+ N’eziokwu, ihe niile dị ọcha, ma ọ bụụrụ mmadụ ihe ọjọọ, ma ọ bụrụ na ihe onye ahụ na-eri na-akpata ịsụ ngọngọ.+
13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+
20 Kwụsịnụ ibibi ọrụ Chineke naanị n’ihi ihe oriri.+ N’eziokwu, ihe niile dị ọcha, ma ọ bụụrụ mmadụ ihe ọjọọ, ma ọ bụrụ na ihe onye ahụ na-eri na-akpata ịsụ ngọngọ.+