1 Ndị Kọrịnt 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma na-elezinụ anya ka ikike a unu nwere ghara isi n’ụzọ ọ bụla ghọọrọ ndị na-adịghị ike+ ihe ịsụ ngọngọ.
9 Ma na-elezinụ anya ka ikike a unu nwere ghara isi n’ụzọ ọ bụla ghọọrọ ndị na-adịghị ike+ ihe ịsụ ngọngọ.