Ndị Rom 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka onye na-eri ghara ilelị onye na-adịghị eri,+ ka onye na-adịghịkwa eri ghara ikpe onye na-eri ikpe, n’ihi na Chineke anabatawo onye ahụ. 1 Ndị Kọrịnt 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ezie, site n’ihe ọmụma gị, a na-ebibi onye ahụ na-adịghị ike, bụ́ nwanna gị onye Kraịst nwụrụ n’ihi ya.+
3 Ka onye na-eri ghara ilelị onye na-adịghị eri,+ ka onye na-adịghịkwa eri ghara ikpe onye na-eri ikpe, n’ihi na Chineke anabatawo onye ahụ.
11 N’ezie, site n’ihe ọmụma gị, a na-ebibi onye ahụ na-adịghị ike, bụ́ nwanna gị onye Kraịst nwụrụ n’ihi ya.+