17 Ma, ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ, anyị bụkwa ndị nketa: n’ezie, ndị nketa nke Chineke, ma bụrụ ndị ha na Kraịst na-eketakọ ihe,+ ma ọ bụrụhaala na anyị na ya atakọọ ahụhụ+ ka e wee mee ka anyị na ya nwekọọ ebube.+
24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’ahụhụ m na-ata n’ihi unu.+ Mụ onwe m na-enweta n’anụ ahụ́ m ihe fọdụrụ ná mkpagbu+ m ga-enwe n’ihi Kraịst maka ọdịmma nke ahụ́ ya, nke bụ́ ọgbakọ ya.+