Ndị Rom 8:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 N’ihi na ekwetara m na ọnwụ ma ọ bụ ndụ+ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi+ ma ọ bụ ọchịchị+ ma ọ bụ ihe ndị dị ugbu a ma ọ bụ ihe ndị gaje ịbịa ma ọ bụ ike+ Ndị Filipaị 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka m wee mara ya, marakwa ike nke mbilite n’ọnwụ ya,+ kerekwa òkè n’ahụhụ ya,+ nyefeekwa onwe m n’aka ụdị ọnwụ ahụ ọ nwụrụ,+ 1 Pita 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Kama nke ahụ, na-aṅụrịnụ ọṅụ,+ ebe unu bụ ndị na-eketa òkè n’ahụhụ nke Kraịst,+ ka unu wee ṅụrịa ọṅụ ma nwebigakwa ọṅụ ókè mgbe a ga-ekpughe+ ebube ya.
38 N’ihi na ekwetara m na ọnwụ ma ọ bụ ndụ+ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi+ ma ọ bụ ọchịchị+ ma ọ bụ ihe ndị dị ugbu a ma ọ bụ ihe ndị gaje ịbịa ma ọ bụ ike+
10 ka m wee mara ya, marakwa ike nke mbilite n’ọnwụ ya,+ kerekwa òkè n’ahụhụ ya,+ nyefeekwa onwe m n’aka ụdị ọnwụ ahụ ọ nwụrụ,+
13 Kama nke ahụ, na-aṅụrịnụ ọṅụ,+ ebe unu bụ ndị na-eketa òkè n’ahụhụ nke Kraịst,+ ka unu wee ṅụrịa ọṅụ ma nwebigakwa ọṅụ ókè mgbe a ga-ekpughe+ ebube ya.