1 Ndị Kọrịnt 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na dị nnọọ ka mmadụ niile na-anwụ n’ime Adam,+ otú ahụkwa ka a ga-eme ka mmadụ niile dị ndụ n’ime Kraịst.+ 2 Ndị Kọrịnt 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’eziokwu, a kpọgidere ya n’osisi+ n’ihi adịghị ike,+ ma ọ dị ndụ n’ihi ike Chineke.+ N’eziokwu, anyị na ya adịghịkwa ike, ma anyị na ya ga-adịkọ ndụ+ n’ihi ike Chineke+ n’ebe unu nọ.
22 N’ihi na dị nnọọ ka mmadụ niile na-anwụ n’ime Adam,+ otú ahụkwa ka a ga-eme ka mmadụ niile dị ndụ n’ime Kraịst.+
4 N’eziokwu, a kpọgidere ya n’osisi+ n’ihi adịghị ike,+ ma ọ dị ndụ n’ihi ike Chineke.+ N’eziokwu, anyị na ya adịghịkwa ike, ma anyị na ya ga-adịkọ ndụ+ n’ihi ike Chineke+ n’ebe unu nọ.