Ndị Rom 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ Chineke, anyị ga-eketa ihe Chineke ga-ekenye anyị. Ọ ga-ekenye anyị ihe ahụ+ Kraịst ga-eketa ma ọ bụrụhaala na anyị na Kraịst atakọọ ahụhụ,+ ka e wee mee ka anyị na ya dịkọọ ebube.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:17 Mmezu Mkpughe, p. 115-116 Ụlọ Nche,2/15/1998, p. 14-153/15/1991, p. 19-20
17 Ma ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ Chineke, anyị ga-eketa ihe Chineke ga-ekenye anyị. Ọ ga-ekenye anyị ihe ahụ+ Kraịst ga-eketa ma ọ bụrụhaala na anyị na Kraịst atakọọ ahụhụ,+ ka e wee mee ka anyị na ya dịkọọ ebube.+