Luk 12:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “Ìgwè atụrụ nta, unu atụla egwu,+ n’ihi na ọ dị Nna unu mma inye unu Alaeze.+ Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ nke Kraịst, unu bụ ụmụ* Ebreham n’eziokwu,+ ndị ga-eketa+ ihe e kwere ná nkwa.+
29 Ọ bụrụkwa na unu bụ nke Kraịst, unu bụ ụmụ* Ebreham n’eziokwu,+ ndị ga-eketa+ ihe e kwere ná nkwa.+