Ndị Filipaị 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 n’ihi na ọ bụ unu ka e nyere ihe ùgwù ahụ n’ihi Kraịst, ọ bụghị naanị ka unu nwee okwukwe+ n’ebe ọ nọ, kama ka unu taakwa ahụhụ+ n’ihi ya. Ndị Kọlọsi 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’ahụhụ m na-ata n’ihi unu.+ Mụ onwe m na-enweta n’anụ ahụ́ m ihe fọdụrụ ná mkpagbu+ m ga-enwe n’ihi Kraịst maka ọdịmma nke ahụ́ ya, nke bụ́ ọgbakọ ya.+
29 n’ihi na ọ bụ unu ka e nyere ihe ùgwù ahụ n’ihi Kraịst, ọ bụghị naanị ka unu nwee okwukwe+ n’ebe ọ nọ, kama ka unu taakwa ahụhụ+ n’ihi ya.
24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’ahụhụ m na-ata n’ihi unu.+ Mụ onwe m na-enweta n’anụ ahụ́ m ihe fọdụrụ ná mkpagbu+ m ga-enwe n’ihi Kraịst maka ọdịmma nke ahụ́ ya, nke bụ́ ọgbakọ ya.+