Ọrụ Ndịozi 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma mgbe ha hụrụ otú Pita na Jọn si nwee nkwuwa okwu, ghọtakwa na ha bụ ndị na-agụghị oké akwụkwọ na ndị nkịtị,+ o juru ha anya. Ha wee malite ịmata na ha na Jizọs na-anọbu;+
13 Ma mgbe ha hụrụ otú Pita na Jọn si nwee nkwuwa okwu, ghọtakwa na ha bụ ndị na-agụghị oké akwụkwọ na ndị nkịtị,+ o juru ha anya. Ha wee malite ịmata na ha na Jizọs na-anọbu;+