Ọrụ Ndịozi 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma mgbe ha hụrụ otú ọnụ si kaa Pita na Jọn, marakwa na ha bụ ndị nkịtị na-agụghị akwụkwọ,*+ o juru ha anya. Ha wee cheta na ha na Jizọs na-anọbu.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:13 Ụlọ Nche,9/1/2008, p. 155/15/2008, p. 30-315/1/2006, p. 22-23 Teta!,3/8/1998, p. 26-27
13 Ma mgbe ha hụrụ otú ọnụ si kaa Pita na Jọn, marakwa na ha bụ ndị nkịtị na-agụghị akwụkwọ,*+ o juru ha anya. Ha wee cheta na ha na Jizọs na-anọbu.+