Ndị Rom 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma, ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ, anyị bụkwa ndị nketa: n’ezie, ndị nketa nke Chineke, ma bụrụ ndị ha na Kraịst na-eketakọ ihe,+ ma ọ bụrụhaala na anyị na ya atakọọ ahụhụ+ ka e wee mee ka anyị na ya nwekọọ ebube.+ 1 Pita 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ dị mma ịta ahụhụ n’ihi na unu na-eme ihe ọma,+ ma ọ bụrụ uche Chineke, karịa ịta ahụhụ n’ihi na unu na-eme ihe ọjọọ.+ 1 Pita 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ọ bụrụ na ọ na-ata ahụhụ+ n’ihi ịbụ Onye Kraịst, ka ihere ghara ime ya,+ kama ka ọ na-enye Chineke otuto n’aha nke a.
17 Ma, ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ, anyị bụkwa ndị nketa: n’ezie, ndị nketa nke Chineke, ma bụrụ ndị ha na Kraịst na-eketakọ ihe,+ ma ọ bụrụhaala na anyị na ya atakọọ ahụhụ+ ka e wee mee ka anyị na ya nwekọọ ebube.+
17 N’ihi na ọ dị mma ịta ahụhụ n’ihi na unu na-eme ihe ọma,+ ma ọ bụrụ uche Chineke, karịa ịta ahụhụ n’ihi na unu na-eme ihe ọjọọ.+
16 Ma ọ bụrụ na ọ na-ata ahụhụ+ n’ihi ịbụ Onye Kraịst, ka ihere ghara ime ya,+ kama ka ọ na-enye Chineke otuto n’aha nke a.