12 N’ihi na, n’ezie, n’agbanyeghị na unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi+ ka ọ dị ugbu a, ọ dị unu mkpa ọzọ ka mmadụ bido n’isi kụziwere unu ihe ndị mbụ+ e dere n’okwu dị nsọ nke Chineke;+ unu aghọwokwa ndị mmiri ara dị mkpa, ọ bụghị nri siri ike.+
14 Ma nri siri ike dịịrị ndị tozuru okè, ndị zụworo ikike nghọta+ ha azụ, site n’iji ya eme ihe, ịmata ihe dị iche n’ihe ziri ezi na ihe na-ezighị ezi.+