Aịzaya 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ọ ga-amụta ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ihe ọma,+ ọ ga-amaliteworị iri mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmanụ aṅụ. Ndị Rom 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na mmadụ niile amarawo banyere nrubeisi unu.+ Ya mere, ana m aṅụrị ọṅụ n’ihi unu. Ma achọrọ m ka unu bụrụ ndị maara ihe+ n’ihe banyere ezi ihe, ka unu bụrụkwa ndị aka ha dị ọcha+ n’ihe banyere ihe ọjọọ.+ Ndị Filipaị 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka unu wee chọpụta ihe ndị ka mkpa,+ ka unu wee bụrụ ndị na-enweghị ntụpọ,+ gharakwa ịbụ ndị na-eme ka ndị ọzọ sụọ ngọngọ+ ruo ụbọchị nke Kraịst, 1 Ndị Tesalonaịka 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Na-achọpụtanụ ihe niile;+ jisiekwanụ ihe dị mma aka ike.+
15 Mgbe ọ ga-amụta ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ihe ọma,+ ọ ga-amaliteworị iri mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmanụ aṅụ.
19 N’ihi na mmadụ niile amarawo banyere nrubeisi unu.+ Ya mere, ana m aṅụrị ọṅụ n’ihi unu. Ma achọrọ m ka unu bụrụ ndị maara ihe+ n’ihe banyere ezi ihe, ka unu bụrụkwa ndị aka ha dị ọcha+ n’ihe banyere ihe ọjọọ.+
10 ka unu wee chọpụta ihe ndị ka mkpa,+ ka unu wee bụrụ ndị na-enweghị ntụpọ,+ gharakwa ịbụ ndị na-eme ka ndị ọzọ sụọ ngọngọ+ ruo ụbọchị nke Kraịst,