18 O wee sị ha: “Unu onwe unu kwa, ùnu bụ ndị na-enweghị nghọta dị ka ha?+ Ọ̀ bụ na unu amaghị na ọ dịghị ihe ọ bụla si n’ebe ọzọ banye n’ime mmadụ nke pụrụ imerụ ya,
18 ebe e meworo ka anya+ nke obi unu hụ ìhè,+ ka unu wee mara ihe bụ́ olileanya+ ahụ bụ nke ọ kpọrọ unu ka unu nweta, ihe bụ́ akụ̀ ahụ dị ebube,+ nke ọ ga-enye ndị nsọ+ dị ka ihe nketa,