Aịzaya 54:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anwaa anwaa wakpo gị, ọ gaghị abụ m nyere iwu ka o mee ya.+ Onye ọ bụla nke na-awakpo gị ga-ada n’ihi gị.”+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nke a na-egosi na ọ bụ ezi omume n’ebe Chineke nọ iji mkpagbu kwụọ ndị na-akpagbu unu ụgwọ.+
15 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anwaa anwaa wakpo gị, ọ gaghị abụ m nyere iwu ka o mee ya.+ Onye ọ bụla nke na-awakpo gị ga-ada n’ihi gị.”+