2 Ndị Kọrịnt 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na o doro anya na unu bụ akwụkwọ ozi Kraịst nke anyị bụ́ ndị ozi dere,+ nke a na-ejighị ịnk dee, kama nke e ji mmụọ Chineke dị ndụ dee. Anyị edeghị ya ná mbadamba nkume,+ kama anyị dere ya n’obi.*+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche,7/15/1990, p. 13-14
3 N’ihi na o doro anya na unu bụ akwụkwọ ozi Kraịst nke anyị bụ́ ndị ozi dere,+ nke a na-ejighị ịnk dee, kama nke e ji mmụọ Chineke dị ndụ dee. Anyị edeghị ya ná mbadamba nkume,+ kama anyị dere ya n’obi.*+