18 Ozugbo ọ gwachara Mosis okwu n’Ugwu Saịnaị, o bunyere ya mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ.+ Ọ bụ mkpịsị aka Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ.+
34Jehova wee gwa Mosis, sị: “Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ.+ M ga-edekwa okwu ndị dị ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ+ ị kụriri+ ná mbadamba nkume ndị a.