Ọpụpụ 34:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ dị ka ndị nke mbụ ahụ,+ m ga-edekwa n’elu mbadamba nkume ndị ahụ okwu ndị dị ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ,+ ndị ị kụriri.+
34 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ dị ka ndị nke mbụ ahụ,+ m ga-edekwa n’elu mbadamba nkume ndị ahụ okwu ndị dị ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ,+ ndị ị kụriri.+