Ndị Hibru 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, ugbu a, Jizọs enwetawo ozi ka nnọọ mma nke a na-ejere ọha mmadụ, nke mere na ọ bụkwa onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ kakwa mma+ otú ahụ, bụ́ nke e guzobere n’ụzọ iwu kwadoro ná nkwa ndị ka mma.+ 1 Jọn 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye nsọ ahụ tekwara unu mmanụ;+ unu niile nwere ihe ọmụma.+
6 Ma, ugbu a, Jizọs enwetawo ozi ka nnọọ mma nke a na-ejere ọha mmadụ, nke mere na ọ bụkwa onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ kakwa mma+ otú ahụ, bụ́ nke e guzobere n’ụzọ iwu kwadoro ná nkwa ndị ka mma.+