Abụ Ọma 110:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+ Ndị Rom 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma, ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ, anyị bụkwa ndị nketa: n’ezie, ndị nketa nke Chineke, ma bụrụ ndị ha na Kraịst na-eketakọ ihe,+ ma ọ bụrụhaala na anyị na ya atakọọ ahụhụ+ ka e wee mee ka anyị na ya nwekọọ ebube.+
4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+
17 Ma, ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ, anyị bụkwa ndị nketa: n’ezie, ndị nketa nke Chineke, ma bụrụ ndị ha na Kraịst na-eketakọ ihe,+ ma ọ bụrụhaala na anyị na ya atakọọ ahụhụ+ ka e wee mee ka anyị na ya nwekọọ ebube.+