Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 14:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Melkizedek+ bụ́ eze Selem+ wee wepụta achịcha na mmanya,+ ya onwe ya bụkwa onye nchụàjà nke Chineke bụ́ Onye Kasị Elu.+

  • Zekaraya 6:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ya onwe ya ga-ewu ụlọ nsọ Jehova, ya onwe ya kwa ga-eburu ebube ya;+ ọ ga-anọdụ n’ocheeze ya wee na-achị, ọ ga-aghọkwa onye nchụàjà n’ocheeze ya,+ a ga-enwekwa nkwekọrịta+ n’ọrụ abụọ ahụ.

  • Ndị Hibru 5:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Dị nnọọ ka o kwukwara n’ebe ọzọ, sị: “Ị bụ onye nchụàjà dị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi.”

  • Ndị Hibru 6:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 bụ́ ebe onye obu ụzọ banyeworo n’ihi ọdịmma anyị,+ ya bụ, Jizọs, onye ghọworo nnukwu onye nchụàjà dị ka Melkizedek ruo mgbe ebighị ebi.+

  • Ndị Hibru 7:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ebe ọ bụ onye na-enweghị nna, onye na-enweghị nne, onye na-enweghị usoro ọmụmụ, bụrụkwa onye na-enweghị ụbọchị ọ malitere+ ma ọ bụ oge ndụ ya gwụrụ, ma ebe e mere ka ọ dị ka Ọkpara Chineke,+ ọ bụ onye nchụàjà mgbe niile.+

  • Ndị Hibru 7:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ọ bụrụ n’ezie na izu okè+ sitere n’ọrụ nchụàjà+ nke ụmụ Livaị na-arụ, (n’ihi na o so n’Iwu+ ahụ e nyere ndị Izrel) ọ̀ ka ga-adị mkpa+ ka onye nchụàjà ọzọ bilite, bụ́ onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị dị ka Erọn?

  • Ndị Hibru 7:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 n’ihi na a gbara àmà banyere ya, sị: “Ị bụ onye nchụàjà dị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya