Abụ Ọma 110:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+ Ndị Hibru 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ ebe onye obu ụzọ banyeworo n’ihi ọdịmma anyị,+ ya bụ, Jizọs, onye ghọworo nnukwu onye nchụàjà dị ka Melkizedek ruo mgbe ebighị ebi.+ Ndị Hibru 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebe ọ bụ onye na-enweghị nna, onye na-enweghị nne, onye na-enweghị usoro ọmụmụ, bụrụkwa onye na-enweghị ụbọchị ọ malitere+ ma ọ bụ oge ndụ ya gwụrụ, ma ebe e mere ka ọ dị ka Ọkpara Chineke,+ ọ bụ onye nchụàjà mgbe niile.+ Ndị Hibru 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ihi na ọ ka nọ n’úkwù+ nna nna ya mgbe Melkizedek zutere ya.+
4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+
20 bụ́ ebe onye obu ụzọ banyeworo n’ihi ọdịmma anyị,+ ya bụ, Jizọs, onye ghọworo nnukwu onye nchụàjà dị ka Melkizedek ruo mgbe ebighị ebi.+
3 Ebe ọ bụ onye na-enweghị nna, onye na-enweghị nne, onye na-enweghị usoro ọmụmụ, bụrụkwa onye na-enweghị ụbọchị ọ malitere+ ma ọ bụ oge ndụ ya gwụrụ, ma ebe e mere ka ọ dị ka Ọkpara Chineke,+ ọ bụ onye nchụàjà mgbe niile.+