Ọpụpụ 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpụrụ obi niile ndị si n’úkwù Jekọb+ pụta wee dịrị mkpụrụ obi iri asaa, ma Josef nọrịị anọ n’Ijipt.+ Ndị Rom 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’eziokwu, o nwere mgbe m dị ndụ mgbe iwu na-adịghị;+ ma mgbe ihe ahụ e nyere n’iwu bịarutere,+ mmehie dịrị ndụ ọzọ, ma m nwụrụ.+
5 Mkpụrụ obi niile ndị si n’úkwù Jekọb+ pụta wee dịrị mkpụrụ obi iri asaa, ma Josef nọrịị anọ n’Ijipt.+
9 N’eziokwu, o nwere mgbe m dị ndụ mgbe iwu na-adịghị;+ ma mgbe ihe ahụ e nyere n’iwu bịarutere,+ mmehie dịrị ndụ ọzọ, ma m nwụrụ.+