Ndị Rom 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+ Ndị Hibru 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ihi na ọ ka nọ n’úkwù+ nna nna ya mgbe Melkizedek zutere ya.+
11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+