Abụ Ọma 110:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+ Ndị Hibru 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Dị nnọọ ka o kwukwara n’ebe ọzọ, sị: “Ị bụ onye nchụàjà dị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi.”
4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+