3N’ihi ya, ụmụnna m ndị dị nsọ, ndị so ná ndị a kpọrọ òkù ịga eluigwe,+ cheenụ echiche banyere onyeozi+ na nnukwu onye nchụàjà nke anyị na-ekwusa banyere ya,+ ya bụ, Jizọs.
14 Ya mere, ebe anyị nwere nnukwu onyeisi nchụàjà nke banyere n’eluigwe,+ ya bụ, Jizọs Ọkpara Chineke,+ ka anyị jidesie nkwusa anyị na-ekwusa banyere ya ike.+