Ndị Hibru 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ya, ụmụnna m ndị dị nsọ, ndị so ná ndị a kpọrọ òkù ịga eluigwe,+ cheenụ echiche banyere onyeozi+ na nnukwu onye nchụàjà nke anyị na-ekwusa banyere ya,+ ya bụ, Jizọs. Ndị Hibru 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka anyị jidesie nkwupụta ihu ọha nke olileanya anyị ike+ n’amaghị jijiji,+ n’ihi na onye ahụ nke kwere nkwa kwesịrị ntụkwasị obi.+
3 N’ihi ya, ụmụnna m ndị dị nsọ, ndị so ná ndị a kpọrọ òkù ịga eluigwe,+ cheenụ echiche banyere onyeozi+ na nnukwu onye nchụàjà nke anyị na-ekwusa banyere ya,+ ya bụ, Jizọs.
23 Ka anyị jidesie nkwupụta ihu ọha nke olileanya anyị ike+ n’amaghị jijiji,+ n’ihi na onye ahụ nke kwere nkwa kwesịrị ntụkwasị obi.+