Jeremaya 31:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ Ndị Hibru 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na a sị na ọgbụgba ndụ mbụ ahụ enweghị ntụpọ, ọ garaghị adị mkpa ka e nwee ọgbụgba ndụ nke abụọ;+
31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+
7 N’ihi na a sị na ọgbụgba ndụ mbụ ahụ enweghị ntụpọ, ọ garaghị adị mkpa ka e nwee ọgbụgba ndụ nke abụọ;+