Jeremaya 50:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “ụmụ Izrel na ụmụ Juda ga-abịa.+ Ha ga na-aga, bere ákwá na-aga,+ ha ga-achọ Jehova bụ́ Chineke ha.+
4 “N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “ụmụ Izrel na ụmụ Juda ga-abịa.+ Ha ga na-aga, bere ákwá na-aga,+ ha ga-achọ Jehova bụ́ Chineke ha.+