Hosia 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+ Zekaraya 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị bi n’otu obodo ga-agakwuru ndị bi n’obodo ọzọ, sị: “Ka anyị jiri obi anyị dum gaa+ mee ka obi Jehova jụrụ+ ma chọọ ihu Jehova nke ụsụụ ndị agha. Mụ onwe m ga-agakwa.”+
5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+
21 ndị bi n’otu obodo ga-agakwuru ndị bi n’obodo ọzọ, sị: “Ka anyị jiri obi anyị dum gaa+ mee ka obi Jehova jụrụ+ ma chọọ ihu Jehova nke ụsụụ ndị agha. Mụ onwe m ga-agakwa.”+