Jeremaya 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi.+ M ga-agwọ nnupụisi unu.”+ “Lee anyị! Anyị abịakwutewo gị, n’ihi na ọ bụ gị, Jehova, bụ Chineke anyị.+ Jeremaya 50:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “ụmụ Izrel na ụmụ Juda ga-abịa.+ Ha ga na-aga, bere ákwá na-aga,+ ha ga-achọ Jehova bụ́ Chineke ha.+
22 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi.+ M ga-agwọ nnupụisi unu.”+ “Lee anyị! Anyị abịakwutewo gị, n’ihi na ọ bụ gị, Jehova, bụ Chineke anyị.+
4 “N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “ụmụ Izrel na ụmụ Juda ga-abịa.+ Ha ga na-aga, bere ákwá na-aga,+ ha ga-achọ Jehova bụ́ Chineke ha.+