Abụ Ọma 126:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị ji anya mmiri na-agha mkpụrụ+Ga-eji mkpu ọṅụ wee ihe ubi.+ Jeremaya 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-ebere ákwá lọta,+ m ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ arịrịọ ka m meere ha amara. M ga-eme ka ha garuo n’iyi ndị dị na ndagwurugwu,+ n’ezi ụzọ nke a na-agaghị eme ka ha sụọ ngọngọ. N’ihi na aghọworo m Izrel Nna;+ Ifrem bụkwa ọkpara m.”+ Joel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.
9 Ha ga-ebere ákwá lọta,+ m ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ arịrịọ ka m meere ha amara. M ga-eme ka ha garuo n’iyi ndị dị na ndagwurugwu,+ n’ezi ụzọ nke a na-agaghị eme ka ha sụọ ngọngọ. N’ihi na aghọworo m Izrel Nna;+ Ifrem bụkwa ọkpara m.”+
12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.