Jeremaya 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Izrel, ọ bụrụ na ị chọrọ ịlọghachi,” ka Jehova kwuru, “i nwere ike ịlọghachikwute m.+ Ọ bụrụkwa na i wepụsịa ihe arụ gị n’ihi m,+ ị gaghị abụ onye gbara ọsọ. Hosia 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Gị onwe gị kwesịrị ịlọghachikwute Chineke gị,+ bụ́ onye nwere obiọma,*+ na-ekpe ikpe ziri ezi;+ nweekwa olileanya mgbe niile n’ebe Chineke gị nọ.+ Hosia 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Izrel, lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị,+ n’ihi na njehie emewo ka ị sụọ ngọngọ.+
4 “Izrel, ọ bụrụ na ị chọrọ ịlọghachi,” ka Jehova kwuru, “i nwere ike ịlọghachikwute m.+ Ọ bụrụkwa na i wepụsịa ihe arụ gị n’ihi m,+ ị gaghị abụ onye gbara ọsọ.
6 “Gị onwe gị kwesịrị ịlọghachikwute Chineke gị,+ bụ́ onye nwere obiọma,*+ na-ekpe ikpe ziri ezi;+ nweekwa olileanya mgbe niile n’ebe Chineke gị nọ.+