Diuterọnọmi 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 i wee jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum+ lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị+ ma gee ntị n’olu ya dị ka ihe niile m na-enye gị na ụmụ gị n’iwu taa si dị, Aịzaya 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Lọghachikwutenụ+ Onye ahụ unu nupụụrụ isi nke ukwuu, unu ụmụ Izrel.+ Jeremaya 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi.+ M ga-agwọ nnupụisi unu.”+ “Lee anyị! Anyị abịakwutewo gị, n’ihi na ọ bụ gị, Jehova, bụ Chineke anyị.+ Hosia 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Izrel, lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị,+ n’ihi na njehie emewo ka ị sụọ ngọngọ.+ Joel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.
2 i wee jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum+ lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị+ ma gee ntị n’olu ya dị ka ihe niile m na-enye gị na ụmụ gị n’iwu taa si dị,
22 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi.+ M ga-agwọ nnupụisi unu.”+ “Lee anyị! Anyị abịakwutewo gị, n’ihi na ọ bụ gị, Jehova, bụ Chineke anyị.+
12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.