2 Ihe E Mere 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+ 2 Ihe E Mere 36:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọbụna ndị isi nchụàjà+ niile na mmadụ niile mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi nke ukwuu, dị ka ihe arụ+ niile nke mba ndị ọzọ si dị, ha wee merụọ ụlọ Jehova, nke o doro nsọ na Jeruselem.+ Jeremaya 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma obi ndị a kpọchiri akpọchi, na-enupụkwa isi; ha ahapụwo m wee na-eje ije n’ụzọ ha.+ Hosia 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya.
9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+
14 Ọbụna ndị isi nchụàjà+ niile na mmadụ niile mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi nke ukwuu, dị ka ihe arụ+ niile nke mba ndị ọzọ si dị, ha wee merụọ ụlọ Jehova, nke o doro nsọ na Jeruselem.+
9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya.