1 Ndị Eze 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-agbahapụ Izrel+ n’ihi mmehie niile Jeroboam mehiere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie.”+ Ekliziastis 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Amamihe dị mma karịa ngwá ọgụ, naanị otu onye mmehie pụkwara ibibi ọtụtụ ihe ọma.+