1 Ndị Eze 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ihe a wee bụrụ ihe na-eme ka ndị Izrel mehie,+ ha wee malite ịga n’ihu nke ahụ dị na Dan. 1 Ndị Eze 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+ 1 Ndị Eze 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 kama ị malitere ime ihe ọjọọ karịa ndị niile bu gị ụzọ, i wee gaa meere onwe gị chi ọzọ+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ iji kpasuo m iwe,+ ọ bụkwa m ka i wezụgara n’azụ gị;+ Matiu 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ahụhụ ga-adịrị ụwa n’ihi ihe ịsụ ngọngọ! N’ezie, ihe ịsụ ngọngọ aghaghị ịbịa,+ ma ahụhụ ga-adịrị onye ahụ nke ihe ịsụ ngọngọ+ si n’aka ya bịa!
34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+
9 kama ị malitere ime ihe ọjọọ karịa ndị niile bu gị ụzọ, i wee gaa meere onwe gị chi ọzọ+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ iji kpasuo m iwe,+ ọ bụkwa m ka i wezụgara n’azụ gị;+
7 “Ahụhụ ga-adịrị ụwa n’ihi ihe ịsụ ngọngọ! N’ezie, ihe ịsụ ngọngọ aghaghị ịbịa,+ ma ahụhụ ga-adịrị onye ahụ nke ihe ịsụ ngọngọ+ si n’aka ya bịa!