31 O wee ruo na, dị ka à ga-asị na ije ije ná mmehie Jeroboam+ nwa Nibat bụ ntakịrị+ ihe n’anya ya, ọ lụụrụ+ Jezibel+ bụ́ ada Etbel eze ndị Saịdọn+ ma malite ife Bel,+ na-akpọkwara ya isiala.
21 N’ihi na ọ dọkapụrụ Izrel n’ụlọ Devid, ha wee mee Jeroboam+ nwa Nibat eze; Jeroboam wee mee ka Izrel kwụsị iso Jehova, o wee mee ka ha mee mmehie dị ukwuu.+