Ọpụpụ 32:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mozis wee laghachikwuru Jehova wee sị: “Ewoo, ndị a emewo oké mmehie, n’ihi na ha meere onwe ha chi ọlaedo!+ 1 Samuel 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mmehie nke ndị ahụ na-eje ozi wee dị nnọọ ukwuu n’ihu Jehova;+ n’ihi na ndị ikom ahụ na-elelị àjà a na-achụrụ Jehova.+ 1 Ndị Eze 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-agbahapụ Izrel+ n’ihi mmehie niile Jeroboam mehiere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie.”+
31 Mozis wee laghachikwuru Jehova wee sị: “Ewoo, ndị a emewo oké mmehie, n’ihi na ha meere onwe ha chi ọlaedo!+
17 Mmehie nke ndị ahụ na-eje ozi wee dị nnọọ ukwuu n’ihu Jehova;+ n’ihi na ndị ikom ahụ na-elelị àjà a na-achụrụ Jehova.+