1 Samuel 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Gịnị mere unu ji na-agba àjà m na onyinye m ụkwụ,+ bụ́ nke m nyere n’iwu n’ebe obibi m,+ i wee na-asọpụrụ ụmụ gị karịa mụ onwe m site n’iji onyinye ọ bụla kasị mma nke ndị m bụ́ Izrel na-enye+ na-eme ka unu maa abụba?+ Aịzaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ndị na-edu ndị a na-eme ka ha kpafuo;+ ndị a na-edukwa edu n’ime ha bụ ndị a na-emegharị anya.+
29 Gịnị mere unu ji na-agba àjà m na onyinye m ụkwụ,+ bụ́ nke m nyere n’iwu n’ebe obibi m,+ i wee na-asọpụrụ ụmụ gị karịa mụ onwe m site n’iji onyinye ọ bụla kasị mma nke ndị m bụ́ Izrel na-enye+ na-eme ka unu maa abụba?+
16 Ọ bụ ndị na-edu ndị a na-eme ka ha kpafuo;+ ndị a na-edukwa edu n’ime ha bụ ndị a na-emegharị anya.+