Aịzaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị na-ekenye ndị m ọrụ na-emesi ha ike, ọ bụkwa ndị inyom na-achị ha.+ Unu ndị m, ndị na-edu unu na-eme ka unu kpafuo,+ ha emewokwa ka ụzọ unu kwesịrị iso gbagwojuo unu anya.+
12 Ndị na-ekenye ndị m ọrụ na-emesi ha ike, ọ bụkwa ndị inyom na-achị ha.+ Unu ndị m, ndị na-edu unu na-eme ka unu kpafuo,+ ha emewokwa ka ụzọ unu kwesịrị iso gbagwojuo unu anya.+