2 Ndị Eze 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Atalaya+ nne Ehazaya+ hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla. O wee bilie gbuo ụmụ eze niile.+ Nehọm 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Lee! Ndị gị bụ ụmụ nwaanyị+ n’etiti gị. A ghaghị imeghere ndị iro gị ọnụ ụzọ ámá ala gị. Ọkụ ga-erepịa ihe ntụchi ibo+ ụzọ gị. 1 Timoti 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Enyeghị m nwaanyị ikike izi ihe,+ ma ọ bụ inwe ikike n’ebe nwoke nọ,+ kama ka ọ na-agbachi nkịtị.
13 “Lee! Ndị gị bụ ụmụ nwaanyị+ n’etiti gị. A ghaghị imeghere ndị iro gị ọnụ ụzọ ámá ala gị. Ọkụ ga-erepịa ihe ntụchi ibo+ ụzọ gị.