Aịzaya 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+ Jeremaya 51:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ndị dike nke Babịlọn akwụsịwo ịlụ agha. Ha nọ ọdụ n’ebe e wusiri ike. Ike agwụla ha.+ Ha aghọọla ndị inyom.+ A gbawo ebe obibi ya niile ọkụ. A gbajisịwo ihe e ji atụchi ya.+
16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+
30 “Ndị dike nke Babịlọn akwụsịwo ịlụ agha. Ha nọ ọdụ n’ebe e wusiri ike. Ike agwụla ha.+ Ha aghọọla ndị inyom.+ A gbawo ebe obibi ya niile ọkụ. A gbajisịwo ihe e ji atụchi ya.+