Aịzaya 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+ Jeremaya 50:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Mma agha ga-egbu ịnyịnya ha,+ bibie ụgbọ ịnyịnya agha ha, gbuokwa ìgwè mmadụ niile gwara ọgwa nọ n’ime ya,+ ha ga-aghọkwa ndị inyom.+ Mma agha ga-ebibi akụ̀ ya,+ a ga-ebukọrọkwa ya.
16 N’ụbọchị ahụ, Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị, ọ ga-ama jijiji,+ nọrọkwa n’ụjọ n’ihi aka nke Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ya.+
37 Mma agha ga-egbu ịnyịnya ha,+ bibie ụgbọ ịnyịnya agha ha, gbuokwa ìgwè mmadụ niile gwara ọgwa nọ n’ime ya,+ ha ga-aghọkwa ndị inyom.+ Mma agha ga-ebibi akụ̀ ya,+ a ga-ebukọrọkwa ya.