Jeremaya 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na ìgwè mmadụ dum gwara ọgwa, na ndị eze niile nke ala Ọz,+ na ndị eze niile nke ala ndị Filistia+ na Ashkelọn+ na Geza+ na Ekrọn+ na ndị fọdụrụ n’Ashdọd;+ Ezikiel 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Itiopia+ na Pọt+ na Lọd na ìgwè mmadụ dum gwara ọgwa+ na Kọb na ụmụ nke ala ọgbụgba ndụ—a ga-eji mma agha gbukọta ha.”’+
20 na ìgwè mmadụ dum gwara ọgwa, na ndị eze niile nke ala Ọz,+ na ndị eze niile nke ala ndị Filistia+ na Ashkelọn+ na Geza+ na Ekrọn+ na ndị fọdụrụ n’Ashdọd;+
5 Itiopia+ na Pọt+ na Lọd na ìgwè mmadụ dum gwara ọgwa+ na Kọb na ụmụ nke ala ọgbụgba ndụ—a ga-eji mma agha gbukọta ha.”’+