Jeremaya 25:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 na ndị eze niile nke ndị Arab+ na ndị eze niile nke ìgwè mmadụ gwara ọgwa, bụ́ ndị bi n’ala ịkpa; Ezikiel 27:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Peshia+ na ndị Ludim+ na ndị Pọt+—ha so n’ìgwè ndị agha gị, ndị na-alụrụ gị agha. Ha kokwasịrị ọta na okpu agha ha ná mgbidi gị.+ Ọ bụ ha mere ka ị maa mma.
10 Ndị Peshia+ na ndị Ludim+ na ndị Pọt+—ha so n’ìgwè ndị agha gị, ndị na-alụrụ gị agha. Ha kokwasịrị ọta na okpu agha ha ná mgbidi gị.+ Ọ bụ ha mere ka ị maa mma.