1 Ihe E Mere 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Ham bụ Kush+ na Mizrem,+ Pọt+ na Kenan.+ Jeremaya 46:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gbagoonụ, unu ịnyịnya; gbawanụ ara ara, unu ụgbọ ịnyịnya! Ka ndị dike, bụ́ Kush+ na Pọt+ gaa, bụ́ ndị na-ebu ọta, tinyere ndị Ludim,+ bụ́ ndị na-ekwe ụta ma na-agba ụta ya. Ezikiel 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Itiopia+ na Pọt+ na Lọd na ìgwè mmadụ dum gwara ọgwa+ na Kọb na ụmụ nke ala ọgbụgba ndụ—a ga-eji mma agha gbukọta ha.”’+ Nehọm 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ike ya dum bụ Itiopia, tinyere Ijipt;+ ike ya enweghịkwa njedebe. Pọt na ndị Libia nyekwaara gị+ aka.
9 Gbagoonụ, unu ịnyịnya; gbawanụ ara ara, unu ụgbọ ịnyịnya! Ka ndị dike, bụ́ Kush+ na Pọt+ gaa, bụ́ ndị na-ebu ọta, tinyere ndị Ludim,+ bụ́ ndị na-ekwe ụta ma na-agba ụta ya.
5 Itiopia+ na Pọt+ na Lọd na ìgwè mmadụ dum gwara ọgwa+ na Kọb na ụmụ nke ala ọgbụgba ndụ—a ga-eji mma agha gbukọta ha.”’+
9 Ike ya dum bụ Itiopia, tinyere Ijipt;+ ike ya enweghịkwa njedebe. Pọt na ndị Libia nyekwaara gị+ aka.